Search

FREE eBOOKS AND AUDIOBOOKS

The Gospel of the Water and the Spirit

​Igbo-English 1

[Ásụ̀sụ̀ Ìgbò-English] ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu]-HAVE YOU TRULY BEEN BORN AGAIN OF WATER AND THE SPIRIT? [New Revised Edition]

Rev. Paul C. Jong | ISBN 9788928224852 | Pages 795

Download FREE eBook & AudioBook

Choose your preferred file format and safely download to your mobile device, PC, or tablet to read and listen to the sermon collections anytime, anywhere. All eBooks and AudioBooks are completely free.

You can listen to the AudioBook through the player below. 🔻
Own a Paperback
Buy a Paperback on Amazon
ỌDI-NA-YA
 
Nkera nke Mbu — Okwuchukwu nile
1. Ayi Aghaghi Ibu Uzọ Mara Bayere Nmehie Ayi ka Ewe B͕aputa-ayi (Mak 7:8-9, 20-23)
2. Amuworo Madu nile ka Ndi-nmehie (Mak 7:20-23)
3. Ọ Buru Na Ayi Nēme Ihe Nile site n’Iwu ahu, Ọ̀ Puru Izọputa Ayi? (Luk 10:25-30)
4. Nb͕aputa Ebighi-Ebi Ahu (Jọn 8:1-12) 
5. Baptism Jisus ya na Nkpuchi Nmehie nile (Matiu 3:13-17) 
6. Jisus Kraist Were Miri, Ọbara, na Mọ Nsọ Bia (I Jọn 5:1-12) 
7. Baptism Jisus Bu Ihe-Atù Nzọputa nye Ndi-nmehie (I. Pita 3:20-22)
8. Ozi Ọma ahu nke Nkpuchi-nmehie Babigara Ókè (Jọn 13:1-17) 
 
Nkera nke Abua — IHE-ODIDE NTUKWASI
1. Nkọwa Etiyere 
2. Ajuju & Ọziza 
 
(Igbo)
Isi-okwu di nkpà nke aha-akwukwọ nka bu “imu ọzọ site na Miri na Mọ Nsọ.” O nwere ihe mbu n’isi-okwu ahu. Ya bu, akwukwọ nka nāgwa ayi n’ebe ọ di ọcha ihe imu ọzọ bu na otú esi amu madu ọzọ site na miri na Mọ Nsọ dika okwu Bible si disie ike. Miri ahu nēgosi baptism Jisus na Jọdan ma Bible we nāsi kwa na nmehie nile ayi ka atukwasiworo na Jisus mb͕e emere-Ya baptism site n’aka Jọn Baptist. Jọn bu onye nānọchi anya ndi madu dum na nkpuru Eron, Onye-isi-nchu-àjà. Eron bikwasiri aka-ya abua n’isi ewu-ọpupu ahu we tukwasi kwa nmehie nile nke otù arọ nke ndi Israel n’elu-ya n’Ubọchi Nkpuchi-nmehie. Ọ bu onyinyo nke ezi ihe ahu nile gaje ibia. Baptism Jisus bu ihe-atù nke ibikwasi-aka-n’isi. Emere Jisus baptism n’udi ibikwasi-aka-n’isi na Jọdan. Ya mere Ọ bupuru nmehie nile nke uwa site na baptism-Ya ewe kpọgide-Ya n’obe ikwu ugwọ nmehie nile. Kama ndi-Kristian dikariri ọtutu amaghi ihe mere ejiri me Jisus baptism site n’aka Jọn Baptist na Jọdan. Baptism Jisus bu isi-okwu nke akwukwọ nka we bu kwa-ra otù akuku di nkpà n’Ozi ọma Miri na Mọ Nsọ. Apuru imu ayi ọzọ nání site n’ikwere na baptism Jisus ya na Obe-Ya.
 
(English)
This title`s main subject is "to be born again of Water and the Spirit." It has the originality on the subject. In other words, this book clearly tells us what being born again is and how to be born again of water and the Spirit in strict accordance with the Bible. The water symbolizes the baptism of Jesus at the Jordan and the Bible says that all our sins were passed on to Jesus when He was baptized by John the Baptist. John was the representative of all mankind and a descendant of Aaron, the High Priest. Aaron laid his hands on the head of the scapegoat and passed all the yearly sins of the Israelites onto it on the Day of Atonement. It is a shadow of the good things to come. The baptism of Jesus is the antitype of the laying on of hands. Jesus was baptized in the form of the laying on of hands at the Jordan. So He took away all the sins of the world through His baptism and was crucified to pay for the sins. But most Christians don`t know why Jesus was baptized by John the Baptist in the Jordan. Jesus` baptism is the keyword of this book and the indispensable part of the Gospel of the Water and the Spirit. We can be born again only by believing in the baptism of Jesus and His Cross.
 
 Next 
English 2: RETURN TO THE GOSPEL OF THE WATER AND THE SPIRIT
RETURN TO THE GOSPEL OF THE WATER AND THE SPIRIT
More
Audiobook Player
The New Life Mission

TAKE OUR SURVEY

How did you hear about us?